Ndị Rom 12:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Na-enyenụ ndị nsọ ihe na-akpa ha.+ Na-elenụ ọbịa.+ 1 Timoti 3:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Onye nlekọta kwesịrị ịbụ onye ndị mmadụ na-agaghị enwe ihe ha ga-eji kwujọọ ya, di otu nwaanyị, onye na-emeru ihe n’ókè, onye na-ele ihe anya otú dị mma,*+ onye na-eme ihe n’usoro, onye na-ele ọbịa,+ onye ruru eru ịkụzi ihe.+
2 Onye nlekọta kwesịrị ịbụ onye ndị mmadụ na-agaghị enwe ihe ha ga-eji kwujọọ ya, di otu nwaanyị, onye na-emeru ihe n’ókè, onye na-ele ihe anya otú dị mma,*+ onye na-eme ihe n’usoro, onye na-ele ọbịa,+ onye ruru eru ịkụzi ihe.+