8 Ma nri agaghị eme ka anyị bịaruo Chineke nso.+ Ọ bụrụ na anyị erighị ihe, o nweghị ihe kọrọ anyị. Ọ bụrụkwa na anyị erie ihe, o nweghị uru anyị ritere.+
16 N’ihi ya, unu ekwela ka onye ọ bụla kpee unu ikpe maka ihe unu na-eri na ihe unu na-aṅụ+ ma ọ bụ maka ememme ma ọ bụ ememme ọnwa ọhụrụ+ ma ọ bụkwanụ ụbọchị izu ike.+