-
Abụ Ọma 95:7-11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya,+
8 Unu akpọchila obi unu otú nna nna unu hà mere na Meriba,*+
Ha mara m aka n’agbanyeghị na ha hụrụ ihe ndị m mere.+
10 M kpọrọ ọgbọ ahụ asị ruo afọ iri anọ, m sịkwara:
“Ha bụ ndị isi ike, ndị na-eme naanị ihe dị ha n’obi.
Ha amatabeghị m.”
11 M wee jiri iwe ṅụọ iyi, sị:
“Ha agaghị eso m zuo ike.”+
-