Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 26:63, 64
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 63 Ọ bụ ndị a ka Mosis na Elieza onye nchụàjà debara aha ha n’akwụkwọ mgbe ha na-edeba aha ndị Izrel n’akwụkwọ n’ọzara Moab, n’akụkụ Osimiri Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko. 64 Ma n’ime ndị a Mosis na Erọn onye nchụàjà debara aha ha n’akwụkwọ, e nweghị onye n’ime ha so ná ndị Izrel e debara aha ha n’akwụkwọ n’ala ịkpa Saịnaị.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 32:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 ‘Ụmụ nwoke ndị si n’Ijipt pụta, malite ná ndị dị afọ iri abụọ gbagowe, agaghị ahụ ala ahụ+ m ṅụrụ iyi na m ga-enye Ebreham, Aịzik, na Jekọb,+ n’ihi na ha ejighị obi ha niile rubere m isi,

  • Diuterọnọmi 1:35
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 35 ‘E nweghị otu onye n’ime ụmụ nwoke so n’ọgbọ ọjọọ a ga-ahụ ezigbo ala ahụ m ṅụrụ iyi na m ga-enye nna nna unu hà,+

  • Abụ Ọma 95:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 M wee jiri iwe ṅụọ iyi, sị:

      “Ha agaghị eso m zuo ike.”+

  • Abụ Ọma 106:26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 26 N’ihi ya, o weliri aka ṅụọ iyi

      Na ya ga-eme ka ha nwụọ n’ala ịkpa.+

  • Ndị Hibru 3:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Oleekwa ndị ọ ṅụrụ iyi na ha agaghị eso ya zuo ike? Ọ̀ bụ na ọ bụghị ndị ahụ nupụrụ isi?

  • Ndị Hibru 4:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 N’ihi na anyị ndị nwere okwukwe so na-ezu ike. Ma o kwuru banyere ndị nupụrụ isi, sị: “M wee jiri iwe ṅụọ iyi, sị, ‘Ha agaghị eso m zuo ike,’”+ n’agbanyeghị na ọ na-ezu ike kemgbe a tọrọ ntọala ụwa, mgbe ọ rụchara ọrụ ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya