Matiu 5:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ṅụrịanụ ọṅụ, nweekwanụ ezigbo obi ụtọ,+ n’ihi na ụgwọ ọrụ unu+ dị ukwuu n’eluigwe, n’ihi na otú a ka ha si kpagbuo ndị amụma bu unu ụzọ.+ Ndị Hibru 6:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Anyị achọghị ka unu dịrị umengwụ,+ kama na-emenụ ka ndị ahụ, bụ́ ndị okwukwe ha na ndidi ha mere ka e kwe ha nkwa.
12 Ṅụrịanụ ọṅụ, nweekwanụ ezigbo obi ụtọ,+ n’ihi na ụgwọ ọrụ unu+ dị ukwuu n’eluigwe, n’ihi na otú a ka ha si kpagbuo ndị amụma bu unu ụzọ.+
12 Anyị achọghị ka unu dịrị umengwụ,+ kama na-emenụ ka ndị ahụ, bụ́ ndị okwukwe ha na ndidi ha mere ka e kwe ha nkwa.