-
Luk 10:34Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
34 N’ihi ya, ọ gakwuuru ya wee kechie ọnyá ndị dị ya n’ahụ́, wụkwasị ha mmanụ na mmanya. O wee kukwasị ya n’elu anụmanụ ya ma bute ya n’ụlọ ndị njem wee lekọta ya.
-