Ndị Galeshia 6:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ụmụnna m, ọ bụrụgodị na mmadụ azọhiewala ụkwụ tupu ya amata ihe ọ na-eme, unu ndị mmụọ Chineke na-edu, gbalịanụ jiri obi nwayọọ nyere onye ahụ aka.*+ Ma, ka onye ọ bụla n’ime unu na-eleru onwe ya anya+ maka na e nwekwara ike ịnwa ya.+
6 Ụmụnna m, ọ bụrụgodị na mmadụ azọhiewala ụkwụ tupu ya amata ihe ọ na-eme, unu ndị mmụọ Chineke na-edu, gbalịanụ jiri obi nwayọọ nyere onye ahụ aka.*+ Ma, ka onye ọ bụla n’ime unu na-eleru onwe ya anya+ maka na e nwekwara ike ịnwa ya.+