Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ilu 15:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Mmadụ na-akwụsị iwe iwe ma e wetuo obi* zaa ya okwu,+

      Ma okwu ọjọọ* na-akpasu iwe.+

  • Ndị Kọlọsi 3:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Ebe ọ bụ na Chineke họọrọ unu,+ unu abụrụkwa ndị dị nsọ na ndị ọ hụrụ n’anya, yirinụ àgwà ndị a ka uwe: obi ebere,+ obiọma, obi umeala,+ ịdị nwayọọ,+ na ndidi.+

  • 1 Timoti 6:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Ma gịnwa, onye nke Chineke, gbaara ihe ndị a ọsọ. Gbaa mbọ ka ị na-eme ezi omume, na-efe Chineke, nwee okwukwe, hụ ndị ọzọ n’anya, na-atachi obi, dịrịkwa nwayọọ n’obi.+

  • Taịtọs 3:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 ka ha ghara ikwu okwu ọjọọ banyere onye ọ bụla, ghara ịbụ ndị okwu na ụka, kama ka ha na-ele ihe anya otú kwesịrị ekwesị,+ jiri obi nwayọọ na-emeso mmadụ niile ihe mgbe niile.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya