Diuterọnọmi 27:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 “‘Onye na-anaghị akwado ihe ndị e kwuru n’Iwu a ma na-eme ha eme, a ga-abụ ya ọnụ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’) Ndị Galeshia 3:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị niile tụkwasịrị obi ná mbọ ha na-agba ka ha debe iwu, a ga-abụ ha ọnụ, n’ihi na e dere, sị: “Onye ọ bụla na-anaghị eme ihe niile e dere n’akwụkwọ mpịakọta Iwu ahụ* mgbe niile, a ga-abụ ya ọnụ.”+
26 “‘Onye na-anaghị akwado ihe ndị e kwuru n’Iwu a ma na-eme ha eme, a ga-abụ ya ọnụ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)
10 Ndị niile tụkwasịrị obi ná mbọ ha na-agba ka ha debe iwu, a ga-abụ ha ọnụ, n’ihi na e dere, sị: “Onye ọ bụla na-anaghị eme ihe niile e dere n’akwụkwọ mpịakọta Iwu ahụ* mgbe niile, a ga-abụ ya ọnụ.”+