2 Ndị Kọrịnt 1:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Obi siri anyị ezigbo ike na otú ahụ unu na-ata ụdị ahụhụ anyị na-ata ka a ga-akasikwa unu obi otú e si akasi anyị.+ Ndị Kọlọsi 1:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ana m aṅụrị ọṅụ ugbu a n’agbanyeghị na m na-ata ahụhụ maka unu.+ Echere m na m ga na-ata ya na-aga ebe m so n’ahụ́ Kraịst. Ahụhụ a m na-ata bụkwa maka ọdịmma nke ahụ́ Kraịst,+ ya bụ, ọgbakọ ya.+
7 Obi siri anyị ezigbo ike na otú ahụ unu na-ata ụdị ahụhụ anyị na-ata ka a ga-akasikwa unu obi otú e si akasi anyị.+
24 Ana m aṅụrị ọṅụ ugbu a n’agbanyeghị na m na-ata ahụhụ maka unu.+ Echere m na m ga na-ata ya na-aga ebe m so n’ahụ́ Kraịst. Ahụhụ a m na-ata bụkwa maka ọdịmma nke ahụ́ Kraịst,+ ya bụ, ọgbakọ ya.+