4 N’eziokwu, Chineke tara ndị mmụọ ozi mehierenụ ahụhụ,+ tụba ha n’ime Tatarọs,*+ keekwa ha agbụ* ka ha nọrọ n’ebe gbara oké ọchịchịrị ruo mgbe ọ ga-eme ha ihe o kpebiri ime ha.+
6 E nwekwara ndị mmụọ ozi na-anọgideghị n’ebe e dowere ha ka ha nọrọ, kama ha hapụrụ ebe ha kwesịrị ibi.+ O kere ndị mmụọ ozi a agbụ ebighị ebi ma dowe ha n’oké ọchịchịrị ruo mgbe ọ ga-eme ha ihe o kpebiri ime ha n’oké ụbọchị ahụ.+