Jọn 10:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Abụ m ezigbo onye ọzụzụ atụrụ.+ Ezigbo onye ọzụzụ atụrụ na-enye ndụ* ya maka atụrụ ya.+