Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Samuel 17:34, 35
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 34 Devid asị Sọl: “Mụnwa bụ́ ohu gị nọ na-azụ atụrụ nna m, otu ọdụm+ abịa buru otu atụrụ n’atụrụ ndị ahụ. N’oge ọzọkwa, otu anụ ọhịa bea bịakwara mee otu ihe ahụ. 35 Ma, m chụwara ha kụgbuo ha ma napụta atụrụ ndị ahụ n’ọnụ ha. Mgbe ha lụsoro m ọgụ, m jidere ha n’ajị* kụgbuo ha.

  • Matiu 20:28
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 Otú ahụ ka Nwa nke mmadụ mere. Ọ bịaghị ka e jeere ya ozi, kama ọ bịara ka o jee ozi+ ma nye ndụ* ya ka ọ bụrụ ihe mgbapụta maka ọtụtụ mmadụ.”+

  • Ndị Hibru 13:20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 Ka Chineke nke udo, onye si n’ọnwụ kpọlite Onyenwe anyị Jizọs, bụ́ nnukwu onye ọzụzụ atụrụ+ nke wetaara Chineke ọbara ọgbụgba ndụ ebighị ebi,

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya