Abụ Ọma 118:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Nkume ndị na-arụ ụlọ jụrụAghọọla nkume ji ụlọ.+ Matiu 21:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Jizọs wee sị ha: “Ọ̀ bụ na unu agụtụbeghị ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị, ‘Nkume ndị na-arụ ụlọ jụrụ aghọọla nkume ji ụlọ.+ Ihe a si n’aka Jehova,* ọ dịkwa ebube n’anya anyị’?+ Luk 20:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ma o legidere ha anya, sị: “Gịnịzi ka ihe a e dere n’Akwụkwọ Nsọ pụtara: ‘Nkume ndị na-arụ ụlọ jụrụ aghọọla nkume ji ụlọ?+ Ọrụ Ndịozi 4:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ bụkwa ya bụ ‘nkume ahụ nke unu ndị na-arụ ụlọ na-ejighị kpọrọ ihe, nke ghọrọla nkume ji ụlọ.’+
42 Jizọs wee sị ha: “Ọ̀ bụ na unu agụtụbeghị ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị, ‘Nkume ndị na-arụ ụlọ jụrụ aghọọla nkume ji ụlọ.+ Ihe a si n’aka Jehova,* ọ dịkwa ebube n’anya anyị’?+
17 Ma o legidere ha anya, sị: “Gịnịzi ka ihe a e dere n’Akwụkwọ Nsọ pụtara: ‘Nkume ndị na-arụ ụlọ jụrụ aghọọla nkume ji ụlọ?+