Luk 20:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma o legidere ha anya wee sị: “Gịnịzi ka ihe a e dere pụtara, ‘Nkume ahụ nke ndị na-ewu ụlọ jụrụ,+ ọ bụ ya ghọrọ nkume isi nkuku bụ́ isi.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:17 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),12/2017, p. 9-10
17 Ma o legidere ha anya wee sị: “Gịnịzi ka ihe a e dere pụtara, ‘Nkume ahụ nke ndị na-ewu ụlọ jụrụ,+ ọ bụ ya ghọrọ nkume isi nkuku bụ́ isi.+