Jud 17, 18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ma ununwa, ndị m hụrụ n’anya, chetanụ ihe ndịozi Onyenwe anyị Jizọs Kraịst kwuru na mbụ.* 18 Ha na-adị agwa unu, sị: “N’oge ikpeazụ, a ga-enwe ndị na-achị ihe dị mma ọchị, ndị na-eme ihe ọjọọ na-agụ ha agụụ.”+
17 Ma ununwa, ndị m hụrụ n’anya, chetanụ ihe ndịozi Onyenwe anyị Jizọs Kraịst kwuru na mbụ.* 18 Ha na-adị agwa unu, sị: “N’oge ikpeazụ, a ga-enwe ndị na-achị ihe dị mma ọchị, ndị na-eme ihe ọjọọ na-agụ ha agụụ.”+