-
Aịzaya 34:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Ihe niile dị n’eluigwe ga-erekasị.
A ga-apịakọta eluigwe otú e si apịakọta akwụkwọ mpịakọta.
Ihe niile dị na ya ga-akpọnwụ,
Otú akwụkwọ osisi vaịn si akpọnwụ ma dapụ
Nakwa otú mkpụrụ osisi fig si ahịkpọ ma dapụ.
-