Aịzaya 34:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ìgwè ihe niile dị n’eluigwe ga-erekasị.+ A ga-afụkọta eluigwe+ dị ka akwụkwọ mpịakọta; ihe niile dị na ya ga-akpọnwụ, dị ka akwụkwọ osisi vaịn si akpọnwụ wee dapụ, dịkwa ka mkpụrụ vaịn fịkpọrọ afịkpọ nke si n’osisi fig dapụ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 34:4 Mmezu Mkpughe, p. 110-111 Amụma Aịsaịa I, p. 358-361
4 Ìgwè ihe niile dị n’eluigwe ga-erekasị.+ A ga-afụkọta eluigwe+ dị ka akwụkwọ mpịakọta; ihe niile dị na ya ga-akpọnwụ, dị ka akwụkwọ osisi vaịn si akpọnwụ wee dapụ, dịkwa ka mkpụrụ vaịn fịkpọrọ afịkpọ nke si n’osisi fig dapụ.+