1 Ndị Tesalonaịka 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma, ọ dịghị mkpa ka anyị detara unu akwụkwọ ozi ka unu hụ ibe unu n’anya ka ụmụnne,+ n’ihi na Chineke na-akụziri unu ka unu na-ahụ ibe unu n’anya.+
9 Ma, ọ dịghị mkpa ka anyị detara unu akwụkwọ ozi ka unu hụ ibe unu n’anya ka ụmụnne,+ n’ihi na Chineke na-akụziri unu ka unu na-ahụ ibe unu n’anya.+