Ndị Hibru 4:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi ya, ka anyị bịa nso n’ocheeze Chineke onye na-eme amara ma jiri obi ike na-ekpe ekpere,+ ka e wee meere anyị ebere, anyị enwetakwa amara ya n’oge kwesịrị ekwesị. 1 Jọn 3:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ndị m hụrụ n’anya, ọ bụrụ na obi anyị anaghị ama anyị ikpe, obi ga-esi anyị ike ịgwa Chineke okwu.+
16 N’ihi ya, ka anyị bịa nso n’ocheeze Chineke onye na-eme amara ma jiri obi ike na-ekpe ekpere,+ ka e wee meere anyị ebere, anyị enwetakwa amara ya n’oge kwesịrị ekwesị.
21 Ndị m hụrụ n’anya, ọ bụrụ na obi anyị anaghị ama anyị ikpe, obi ga-esi anyị ike ịgwa Chineke okwu.+