Matiu 5:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ma, ana m asị unu na onye ọ bụla nke na-ele nwaanyị anya,+ o wee gụọ ya agụụ ka ya na ya nwee mmekọahụ, ọ kwasola ya iko n’obi ya.+ Ndị Rom 13:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Kama yirinụ Onyenwe anyị Jizọs Kraịst ka uwe.*+ Unu anọkwala na-eche otú unu ga-esi eme ihe na-agụ ahụ́ unu agụụ.+
28 Ma, ana m asị unu na onye ọ bụla nke na-ele nwaanyị anya,+ o wee gụọ ya agụụ ka ya na ya nwee mmekọahụ, ọ kwasola ya iko n’obi ya.+
14 Kama yirinụ Onyenwe anyị Jizọs Kraịst ka uwe.*+ Unu anọkwala na-eche otú unu ga-esi eme ihe na-agụ ahụ́ unu agụụ.+