Jenesis 3:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Nwaanyị ahụ wee hụ na mkpụrụ osisi ahụ dị mma oriri nakwa na ọ na-agụ agụụ ma e lee ya anya. N’eziokwu, osisi ahụ mara mma ile anya. Nwaanyị ahụ wee ghọrọ mkpụrụ ya rie.+ Mgbe e mechara, o nyetụrụ di ya mgbe ya na ya nọ, di ya erie.+ Ilu 27:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Afọ anaghị eju ili nakwa ebe ndị mmadụ na-anọ erekasị,*+Afọ anaghịkwa eju anya mmadụ. Matiu 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ekwensu kpọkwaara ya gaa n’ugwu dị oké elu ma gosi ya alaeze niile nke ụwa na ebube ha.+
6 Nwaanyị ahụ wee hụ na mkpụrụ osisi ahụ dị mma oriri nakwa na ọ na-agụ agụụ ma e lee ya anya. N’eziokwu, osisi ahụ mara mma ile anya. Nwaanyị ahụ wee ghọrọ mkpụrụ ya rie.+ Mgbe e mechara, o nyetụrụ di ya mgbe ya na ya nọ, di ya erie.+