Ndị Hibru 4:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 E nweghịkwa ihe e kere eke e zoro ezo n’anya ya,+ kama ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+
13 E nweghịkwa ihe e kere eke e zoro ezo n’anya ya,+ kama ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+