1 Ndị Kọrịnt 10:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Unu atamukwala ntamu otú ụfọdụ n’ime ha tamuru,+ mmụọ ozi* alaa ha n’iyi.+ Ndị Filipaị 2:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Unu atamula ntamu+ ma ọ bụ na-arụrịta ụka+ n’ihe ọ bụla unu na-eme,