2 Ndị Kọrịnt 1:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ihi na n’aka ya ka nkwa niile Chineke kwere si mezuo.*+ N’ihi ya, anyị na-esikwa n’aha ya asị Chineke “Amen,”+ nke na-eme ka e si n’aka anyị na-eto Chineke.
20 N’ihi na n’aka ya ka nkwa niile Chineke kwere si mezuo.*+ N’ihi ya, anyị na-esikwa n’aha ya asị Chineke “Amen,”+ nke na-eme ka e si n’aka anyị na-eto Chineke.