-
Mkpughe 5:9, 10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Ha na-abụkwa abụ ọhụrụ,+ sị: “I ruru eru ịnata akwụkwọ mpịakọta ahụ na imeghe ihe ndị e ji aka ihe akara e ji mechie ya, n’ihi na e gburu gị egbu, i jikwa ọbara gị zụtara Chineke ndị mmadụ+ n’ebo niile, n’asụsụ niile, n’agbụrụ niile nakwa ná mba niile.+ 10 I mekwara ka ha bụrụ ndị eze+ na ndị nchụàjà ga na-ejere Chineke anyị ozi.+ Ha ga na-achịkwa+ ụwa.”
-