1Mụnwa bụ́ Pọl, onye ọ bụ uche Chineke ka ọ bụrụ onyeozi Kraịst Jizọs, na-edetara ọgbakọ dị n’Efesọs akwụkwọ ozi a. Unu bụ ndị nsọ,+ na ndị e kwesịrị ịtụkwasị obi, nakwa ndị ha na Kraịst Jizọs dị n’otu.
2“Degara mmụọ ozi+ nke ọgbakọ dị n’Efesọs+ akwụkwọ, sị: Onye ahụ chị kpakpando asaa ahụ n’aka nri ya, onye na-eje ije n’etiti ihe asaa ahụ e ji adọsa ọkụ,* ndị e ji ọlaedo rụọ,+ kwuru ihe ndị a: