Mkpughe 11:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Mgbe ụbọchị atọ na ọkara ahụ gachara, Chineke nyeghachiri ha abụọ ume ndụ,+ ha eguzoro n’ụkwụ ha. Ezigbo ụjọ jidekwara ndị hụrụ ha.
11 Mgbe ụbọchị atọ na ọkara ahụ gachara, Chineke nyeghachiri ha abụọ ume ndụ,+ ha eguzoro n’ụkwụ ha. Ezigbo ụjọ jidekwara ndị hụrụ ha.