Mkpughe 13:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi ihe ndị dị ịtụnanya e nyere ya ike ime n’ihu anụ ọhịa ahụ, ọ na-eduhie ndị bi n’ụwa. Ọ na-agwakwa ndị bi n’ụwa ka ha kpụọ ihe yiri anụ ọhịa ahụ+ e ji mma agha merụọ ahụ́, ma ya agbakee.+
14 N’ihi ihe ndị dị ịtụnanya e nyere ya ike ime n’ihu anụ ọhịa ahụ, ọ na-eduhie ndị bi n’ụwa. Ọ na-agwakwa ndị bi n’ụwa ka ha kpụọ ihe yiri anụ ọhịa ahụ+ e ji mma agha merụọ ahụ́, ma ya agbakee.+