Mkpughe 13:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ahụkwara m na e merụrụ anụ ọhịa ahụ ezigbo ahụ́ n’otu isi ya. Ma ahụ́ a e merụrụ ya lara+ n’agbanyeghị na ọ gaara egbu ya. Ụwa niile sokwaara ya, na-aja ya mma.
3 Ahụkwara m na e merụrụ anụ ọhịa ahụ ezigbo ahụ́ n’otu isi ya. Ma ahụ́ a e merụrụ ya lara+ n’agbanyeghị na ọ gaara egbu ya. Ụwa niile sokwaara ya, na-aja ya mma.