1 Ndị Tesalonaịka 5:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ihi na unu ma nke ọma na ụbọchị Jehova*+ ga-abịa nnọọ otú onye ohi si abịa n’abalị.+ 2 Pita 3:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma, ụbọchị Jehova*+ ga-abịa otú onye ohi si abịa.+ N’ụbọchị ahụ, eluigwe ga-eji oké ụzụ laa n’iyi.+ Ihe ndị dị n’eluigwe na n’ụwa ga-adịkwa oké ọkụ wee gbazee. A ga-agbakwa ụwa na ọrụ ndị a rụrụ n’ime ya ọkụ.*+
10 Ma, ụbọchị Jehova*+ ga-abịa otú onye ohi si abịa.+ N’ụbọchị ahụ, eluigwe ga-eji oké ụzụ laa n’iyi.+ Ihe ndị dị n’eluigwe na n’ụwa ga-adịkwa oké ọkụ wee gbazee. A ga-agbakwa ụwa na ọrụ ndị a rụrụ n’ime ya ọkụ.*+