Mkpughe 17:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi ya, mmụọ ozi ahụ gwara m, sị: “Gịnị mere o ji ju gị anya? M ga-akọwara gị ihe dị omimi gbasara nwaanyị ahụ+ na anụ ọhịa ahụ ọ nọ ọdụ n’elu ya, nke nwekwara isi asaa na mpi iri.+
7 N’ihi ya, mmụọ ozi ahụ gwara m, sị: “Gịnị mere o ji ju gị anya? M ga-akọwara gị ihe dị omimi gbasara nwaanyị ahụ+ na anụ ọhịa ahụ ọ nọ ọdụ n’elu ya, nke nwekwara isi asaa na mpi iri.+