Mkpughe 2:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi ya, chegharịanụ. Ọ bụrụ na unu echegharịghị, m ga-abịakwute unu ọsọ ọsọ, jirikwa ogologo mma agha dị n’ọnụ m+ lụso ndị ahụ agha.
16 N’ihi ya, chegharịanụ. Ọ bụrụ na unu echegharịghị, m ga-abịakwute unu ọsọ ọsọ, jirikwa ogologo mma agha dị n’ọnụ m+ lụso ndị ahụ agha.