Mkpughe 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ahụkwara m onye yiri nwa nke mmadụ+ n’etiti ihe ndị ahụ e ji adọsa ọkụ.* O yi uwe gbadaruru ya n’ụkwụ, keekwa ájị̀ ọlaedo n’obi. Mkpughe 1:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ chị kpakpando asaa n’aka nri.+ Otu ogologo mma agha dị nkọ, nke nwere ihu abụọ,+ si n’ọnụ ya pụta. Ihu ya dịkwa ka anwụ na-achasi ike.+
13 Ahụkwara m onye yiri nwa nke mmadụ+ n’etiti ihe ndị ahụ e ji adọsa ọkụ.* O yi uwe gbadaruru ya n’ụkwụ, keekwa ájị̀ ọlaedo n’obi.
16 Ọ chị kpakpando asaa n’aka nri.+ Otu ogologo mma agha dị nkọ, nke nwere ihu abụọ,+ si n’ọnụ ya pụta. Ihu ya dịkwa ka anwụ na-achasi ike.+