1 Jọn 5:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 maka na onye* ọ bụla bụ́ nwa Chineke na-emeri ụwa.+ Ọ bụkwa okwukwe anyị ka anyị ji merie ụwa.+