Mkpughe 2:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi ya, chegharịanụ. Ọ bụrụ na unu echegharịghị, m ga-abịakwute unu ọsọ ọsọ, jirikwa ogologo mma agha dị n’ọnụ m+ lụso ndị ahụ agha. Mkpughe 6:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ahụkwara m ịnyịnya na-acha ọcha.+ Onye na-agba ya jikwa ụta. E nyekwara ya okpueze,+ ya agaa ka ọ na-emeri ndị iro ya nakwa ka o merie ha ruo n’isi.+
16 N’ihi ya, chegharịanụ. Ọ bụrụ na unu echegharịghị, m ga-abịakwute unu ọsọ ọsọ, jirikwa ogologo mma agha dị n’ọnụ m+ lụso ndị ahụ agha.
2 Ahụkwara m ịnyịnya na-acha ọcha.+ Onye na-agba ya jikwa ụta. E nyekwara ya okpueze,+ ya agaa ka ọ na-emeri ndị iro ya nakwa ka o merie ha ruo n’isi.+