Mkpughe 15:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 M wee hụ ihe àmà ọzọ dị egwu, nke dịkwa ebube, n’eluigwe, ya bụ, ndị mmụọ ozi asaa+ ji ihe asaa a ga-eji ata ndị mmadụ ahụhụ. Ahụhụ ndị a bụ ndị ikpeazụ, maka na ha gachaa, iwe Chineke adajụọ.+
15 M wee hụ ihe àmà ọzọ dị egwu, nke dịkwa ebube, n’eluigwe, ya bụ, ndị mmụọ ozi asaa+ ji ihe asaa a ga-eji ata ndị mmadụ ahụhụ. Ahụhụ ndị a bụ ndị ikpeazụ, maka na ha gachaa, iwe Chineke adajụọ.+