Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 129
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • A lụsoro ọbụ abụ ọgụ, ma e merighị ya

        • E mechuru ndị kpọrọ Zayọn asị ihu (5)

Abụ Ọma 129:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 5:6, 9

Abụ Ọma 129:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ákw 1:3
  • +Ọm 118:13; 125:3

Abụ Ọma 129:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 66:12; Aịz 51:23

Abụ Ọma 129:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ezr 9:15; Neh 9:33
  • +Ọm 124:7

Abụ Ọma 129:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Neh 4:4; 6:15, 16; Es 6:13; 9:5; Ọm 137:7; Zek 12:3

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 129:1Ọp 5:6, 9
Ọma 129:2Ákw 1:3
Ọma 129:2Ọm 118:13; 125:3
Ọma 129:3Ọm 66:12; Aịz 51:23
Ọma 129:4Ezr 9:15; Neh 9:33
Ọma 129:4Ọm 124:7
Ọma 129:5Neh 4:4; 6:15, 16; Es 6:13; 9:5; Ọm 137:7; Zek 12:3
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 129:1-8

Abụ Ọma

Abụ Mgbago.

129 “Ha na-alụso m ọgụ mgbe niile kemgbe m bụ nwata,”+

Ka ndị Izrel kwuo, sị,

 2 “Ha na-alụso m ọgụ mgbe niile kemgbe m bụ nwata.+

Ma ha emeribeghị m.+

 3 Ndị na-akọ ihe akọọla m ihe n’azụ.+

Ebe ndị ha kọrichara n’azụ m dị ogologo.”

 4 Ma Jehova bụ onye ezi omume.+

Ọ dọbisiela ụdọ ndị ajọ omume kere m.+

 5 A ga-emechu ndị niile kpọrọ Zayọn asị ihu,+

Ha ga-agbaghachikwa azụ n’ihere.

 6 Ha ga-adị ka ahịhịa puru n’elu ụlọ,

Nke na-akpọnwụ tupu e fopụ ya,

 7 Nke na-enweghịdị ike iju ọbụ aka onye na-ewe ihe ubi,

Nke na-enweghịkwa ike iju aka onye na-achịkọta ọka n’ùkwù n’ùkwù.

 8 Ndị na-agafe agafe agaghị ekwu, sị:

“Ka Jehova gọzie unu.

Anyị na-agọzi unu n’aha Jehova.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya