Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 149
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Abụ e ji kelee Chineke maka na o meriela

        • Chineke hụrụ ndị ya n’anya (4)

        • A ga-akwanyere ndị na-erubere Chineke isi ùgwù (9)

Abụ Ọma 149:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Haleluja!” “Jaa” bụ mkpọbiri aha Jehova.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 33:3; 96:1; Aịz 42:10; Mkp 5:9
  • +Ọm 22:22

Abụ Ọma 149:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 100:3; Aịz 54:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 125

Abụ Ọma 149:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 11:34
  • +Ọp 15:20; Ọm 150:4

Abụ Ọma 149:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 84:11
  • +Ọm 132:16; Aịz 61:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    4/2021, p. 20

Abụ Ọma 149:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’ihe ndina.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 63:6

Abụ Ọma 149:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Haleluja!” “Jaa” bụ mkpọbiri aha Jehova.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 7:1

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 149:1Ọm 33:3; 96:1; Aịz 42:10; Mkp 5:9
Ọma 149:1Ọm 22:22
Ọma 149:2Ọm 100:3; Aịz 54:5
Ọma 149:3Ikp 11:34
Ọma 149:3Ọp 15:20; Ọm 150:4
Ọma 149:4Ọm 84:11
Ọma 149:4Ọm 132:16; Aịz 61:10
Ọma 149:5Ọm 63:6
Ọma 149:9Di 7:1
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 149:1-9

Abụ Ọma

149 Toonụ Jaa!*

Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ.+

Toonụ ya n’ọgbakọ ndị na-erubere ya isi.+

 2 Ka Izrel ṅụrịa ọṅụ n’ihi Onye Ukwu kere ya.+

Ka ụmụ Zayọn ṅụrịa ọṅụ n’ihi Eze ha.

 3 Ka ha gbaa egwú wee too aha ya+

Ma jiri obere ịgbà na ụbọ akwara bụkuo ya abụ otuto.+

 4 N’ihi na Jehova hụrụ ndị ya n’anya.+

Ọ na-azọpụta ndị dị umeala n’obi.+

 5 Ka ndị na-erubere Chineke isi ṅụrịa ọṅụ n’ihi na ọ na-akwanyere ha ùgwù.

Ka ha nọrọ n’àkwà* ha tie mkpu ọṅụ.+

 6 Ka ha jiri ọnụ ha na-abụku Chineke abụ otuto,

Ka ha jidekwa mma agha nwere ihu abụọ n’aka,

 7 Ka ha wee bọọ ọbọ n’isi mba dị iche iche

Ma taa mba dị iche iche ahụhụ,

 8 Ka ha kee ndị eze ha agbụ ígwè

Ma tụọ ndị a ma ama n’obodo ha ịga n’ụkwụ,

 9 Ka ha wee mee ha ihe e dere ede nke e kpebiri na a ga-eme ha.+

Ọ bụ ndị niile na-erubere ya isi ka a ga-akwanyere ụdị ùgwù a.

Toonụ Jaa!*

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya