Abụ Ọma 100:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Maranụ* na Jehova bụ Chineke.+ Ọ bụ ya kere anyị, ọ bụkwa ya nwe anyị.*+ Anyị bụ ndị ya, bụrụkwa ìgwè atụrụ ọ na-enye nri.+ Aịzaya 54:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 “N’ihi na Onye Ukwu nke kere gị+ dị ka di* gị.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya. Onye Nsọ Izrel bụ Onye Mgbapụta gị.+ A ga-akpọ ya Chineke ụwa niile.+
3 Maranụ* na Jehova bụ Chineke.+ Ọ bụ ya kere anyị, ọ bụkwa ya nwe anyị.*+ Anyị bụ ndị ya, bụrụkwa ìgwè atụrụ ọ na-enye nri.+
5 “N’ihi na Onye Ukwu nke kere gị+ dị ka di* gị.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya. Onye Nsọ Izrel bụ Onye Mgbapụta gị.+ A ga-akpọ ya Chineke ụwa niile.+