Abụ Ọma 117 Mba niile, toonụ Jehova.+ Mmadụ* niile, jaanụ ya mma.+ 2 N’ihi na ịhụnanya* ọ na-egosi anyị dị ukwuu.+ Jehova bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi+ ruo mgbe ebighị ebi.+ Toonụ Jaa!*+