Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 33
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

      • Manase malitere ịchị Juda (1-9)

      • Manase chegharịrị ná mmehie ya (10-17)

      • Mgbe Manase nwụrụ (18-20)

      • Amọn malitere ịchị Juda (21-25)

2 Ihe E Mere 33:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 1:10
  • +2Ez 21:1

2 Ihe E Mere 33:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 21:2-6

2 Ihe E Mere 33:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 18:1, 4
  • +Di 4:19; 2Ez 23:5

2 Ihe E Mere 33:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 16:10, 11
  • +Di 12:11; 2Ih 6:6

2 Ihe E Mere 33:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 6:36; 7:12

2 Ihe E Mere 33:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “majik.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 15:8, 12; 2Ez 23:10
  • +2Ez 16:1, 3
  • +Le 19:26
  • +Le 20:6; Di 18:10, 11

2 Ihe E Mere 33:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 23:6
  • +2Ez 21:7-9; 23:27; 2Ih 7:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    10/2021, p. 4

2 Ihe E Mere 33:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 18:24; Jos 24:8; 2Ez 21:11, 16

2 Ihe E Mere 33:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 36:15, 16

2 Ihe E Mere 33:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “Ha jidekwara Manase n’ọgba.”

2 Ihe E Mere 33:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “o mere ka obi Jehova bụ́ Chineke ya jụrụ.”

2 Ihe E Mere 33:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 1:18
  • +Da 4:25

2 Ihe E Mere 33:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 5:9; 2Ih 32:2, 5
  • +2Ih 32:30
  • +Neh 3:3
  • +2Ih 27:1, 3

2 Ihe E Mere 33:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 21:1, 7
  • +2Ez 21:1, 4, 5

2 Ihe E Mere 33:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 29:18
  • +Le 3:1
  • +Le 7:12

2 Ihe E Mere 33:19

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 33:12, 13
  • +2Ez 21:2, 9
  • +2Ez 21:3, 7

2 Ihe E Mere 33:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 21:18, 19

2 Ihe E Mere 33:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 1:10
  • +2Ez 21:19-24

2 Ihe E Mere 33:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 33:1, 2
  • +2Ez 21:1, 7

2 Ihe E Mere 33:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 8:12
  • +2Ih 33:12, 13

2 Ihe E Mere 33:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 12:20; 2Ih 25:27

2 Ihe E Mere 33:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 25:1, 3
  • +2Ez 21:25, 26

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Ihe 33:1Mt 1:10
2 Ihe 33:12Ez 21:1
2 Ihe 33:22Ez 21:2-6
2 Ihe 33:32Ez 18:1, 4
2 Ihe 33:3Di 4:19; 2Ez 23:5
2 Ihe 33:42Ez 16:10, 11
2 Ihe 33:4Di 12:11; 2Ih 6:6
2 Ihe 33:51Ez 6:36; 7:12
2 Ihe 33:6Jos 15:8, 12; 2Ez 23:10
2 Ihe 33:62Ez 16:1, 3
2 Ihe 33:6Le 19:26
2 Ihe 33:6Le 20:6; Di 18:10, 11
2 Ihe 33:72Ez 23:6
2 Ihe 33:72Ez 21:7-9; 23:27; 2Ih 7:16
2 Ihe 33:9Le 18:24; Jos 24:8; 2Ez 21:11, 16
2 Ihe 33:102Ih 36:15, 16
2 Ihe 33:13Aịz 1:18
2 Ihe 33:13Da 4:25
2 Ihe 33:142Sa 5:9; 2Ih 32:2, 5
2 Ihe 33:142Ih 32:30
2 Ihe 33:14Neh 3:3
2 Ihe 33:142Ih 27:1, 3
2 Ihe 33:152Ez 21:1, 7
2 Ihe 33:152Ez 21:1, 4, 5
2 Ihe 33:162Ih 29:18
2 Ihe 33:16Le 3:1
2 Ihe 33:16Le 7:12
2 Ihe 33:192Ih 33:12, 13
2 Ihe 33:192Ez 21:2, 9
2 Ihe 33:192Ez 21:3, 7
2 Ihe 33:202Ez 21:18, 19
2 Ihe 33:21Mt 1:10
2 Ihe 33:212Ez 21:19-24
2 Ihe 33:222Ih 33:1, 2
2 Ihe 33:222Ez 21:1, 7
2 Ihe 33:23Jer 8:12
2 Ihe 33:232Ih 33:12, 13
2 Ihe 33:242Ez 12:20; 2Ih 25:27
2 Ihe 33:252Ih 25:1, 3
2 Ihe 33:252Ez 21:25, 26
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ihe E Mere 33:1-25

Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

33 Manase+ dị afọ iri na abụọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri ise na ise na Jeruselem.+

2 Ọ nọ na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova, na-akpa ụdị arụ mba ndị ahụ Jehova chụpụrụ n’ihi ndị Izrel nọ na-akpa.+ 3 Ọ rụghachiri ebe ndị dị elu Hezekaya nna ya kwaturu.+ Ọ rụụrụ Bel ebe ịchụàjà, rụọkwa ogwe osisi arụsị* dị iche iche. Ọ nọ na-akpọrọ ihe niile dị n’eluigwe isiala, na-efekwa ha.+ 4 Ọ rụkwara ebe ịchụàjà dị iche iche n’ụlọ Jehova.+ Ụlọ a bụ ụlọ Jehova kwuru gbasara ya, sị: “A ga-anọ na Jeruselem na-eto aha m ruo mgbe ebighị ebi.”+ 5 Ọ rụkwaara ihe niile dị n’eluigwe ebe ịchụàjà dị iche iche n’ogige abụọ ndị dị n’ụlọ Jehova.+ 6 Ọ kpọkwara ụmụ ya ọkụ na Ndagwurugwu Nwa Hinọm+ iji chụọ àjà.+ O mere anwansi,*+ gbaa afa, mee mgbaasị. Ọ họpụtakwara ndị ga na-agba afa na ndị ga na-akọ ihe ga-eme n’ọdịnihu.+ Ihe ọjọọ o mere, nke kpasuru Jehova iwe, karịrị akarị.

7 O dowere arụsị ọ pịrị apị n’ụlọ ezi Chineke.+ Ụlọ a bụ ụlọ Chineke gwara Devid nakwa Solomọn nwa ya gbasara ya, sị: “N’ụlọ a nakwa na Jeruselem, bụ́ ebe m họọrọ n’ime ebo niile dị n’Izrel, ka a ga-anọ na-eto aha m mgbe niile.+ 8 Ọ bụrụhaala na ndị Izrel elezie anya na-eme ihe niile m si n’ọnụ Mosis gwa ha ka ha na-eme, ya bụ, na-edebe Iwu m niile, na-eso ntụziaka m dị iche iche, na-emekwa ihe ndị m kpebiri, o nweghị ihe ga-eme ka m chụpụ ha n’ala m nyere ndị nna nna ha.” 9 Manase nọ na-eduhie ndị Juda na ndị bi na Jeruselem, na-eme ka ha na-eme ihe ọjọọ karịa mba ndị ahụ Jehova lara n’iyi mgbe ndị Izrel weghaara ala ha.+

10 Jehova nọkwa na-agwa Manase na ndị ya okwu, ma ha aṅaghị ya ntị.+ 11 N’ihi ya, Jehova mere ka ndị isi agha eze Asiria bịa lụso ha agha. Ha jidekwara Manase, ganye nko n’ahụ́ ya,* tụọkwa ya ịga abụọ e ji ọla kọpa mee ma kpụga ya Babịlọn. 12 Ma ka ọ nọ n’ahụhụ, ọ rịọrọ Jehova bụ́ Chineke ya ka o meere ya amara.* Ọ nọkwa na-eweda nnọọ onwe ya ala n’ihu Chineke nna nna ya hà. 13 Ọ nọkwa na-ekpe ekpere, na-arịọ Chineke ka o meere ya amara, ya anabata arịrịọ ya, mee ka ọ laghachi Jeruselem, chịwakwa.+ Oge ahụ ka Manase matara na Jehova bụ ezi Chineke.+

14 Mgbe ihe a mechara, ọ rụrụ mgbidi n’ihu mgbidi Obodo Devid,+ n’ebe ọdịda anyanwụ Gaịhọn+ nke dị na ndagwurugwu. Ọ rụrụ ya ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Azụ̀,+ rụọkwa ya gburugburu ruo Ofel.+ Ọ rụlikwara ya ezigbo elu. O dowekwara ndị ọchịagha n’obodo niile a rụsiri ike na Juda. 15 Ọ gakwara n’ụlọ Jehova wepụ chi ndị mba ọzọ na arụsị ahụ ọ pịrị apị.+ O wepụkwara ebe ịchụàjà niile ọ rụrụ n’ugwu ụlọ Jehova dị n’elu ya+ nakwa na Jeruselem. O kpofukwara ha n’azụ obodo. 16 Ọ rụzikwara ebe ịchụàjà Jehova,+ malite ịnọ na ya na-achụ àjà udo+ na àjà ekele.+ Ọ gwakwara ndị Juda ka ha na-efe Jehova bụ́ Chineke Izrel. 17 Ma, ndị mmadụ ka nọkwa na-achụ àjà n’ebe ndị dị elu, n’agbanyeghị na ọ bụ naanị Jehova bụ́ Chineke ha ka ha na-achụrụ ya.

18 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Manase, arịrịọ ọ rịọrọ Chineke ya, na okwu ndị na-ahụ ọhụụ nọ na-agwa ya n’aha Jehova bụ́ Chineke Izrel, n’akwụkwọ e dere ihe ndị mere n’oge ndị eze Izrel. 19 N’akwụkwọ e dere ihe ndị na-ahụ ọhụụ kwuru, e dekwara ekpere Manase kpere,+ otú e si meere ya ihe ọ rịọrọ, mmehie ya niile, otú o si hapụ Chineke,+ ebe ndị ọ rụrụ ebe ndị dị elu, ogwe osisi arụsị* ndị ọ kwụwara,+ nakwa arụsị a pịrị apị ndị o dowere tupu ya eweda onwe ya ala. 20 Manase mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ, ha elie ya n’ụlọ ya. Emọn nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.+

21 Emọn+ dị afọ iri abụọ na abụọ mgbe o bidoro ịchị. Ọ chịrị afọ abụọ na Jeruselem.+ 22 Ọ nọ na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova otú Manase nna ya mere.+ Emọn chụkwaara arụsị dị iche iche Manase nna ya pịrị apị àjà.+ Ọ nọkwa na-efe ha ofufe. 23 O wedaghịkwa onwe ya ala n’ihu Jehova+ otú Manase nna ya wedara onwe ya ala.+ Kama, Emọn nọ na-eme mmehie n’akwụsịghị akwụsị. 24 N’ikpeazụ, ndị na-ejere ya ozi gbaara ya izu+ ma gbuo ya n’ụlọ ya. 25 Ma, ndị obodo ya gburu ndị niile ahụ gbaara Eze Emọn izu.+ Ha chikwara Josaya nwa ya+ eze, ya anọchie ya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya