Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 70
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ọbụ abụ rịọrọ ka e nyere ya aka ngwa ngwa

        • “Mee ngwa ngwa nyere m aka” (5)

Abụ Ọma 70:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 40:13-17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/1991, p. 21-22

Abụ Ọma 70:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-achọ mkpụrụ obi m.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/1991, p. 22

Abụ Ọma 70:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/1991, p. 22

Abụ Ọma 70:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 5:11; Ákw 3:25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/1991, p. 22-23

Abụ Ọma 70:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 109:22
  • +Ọm 141:1
  • +Ọm 18:2
  • +Ọm 13:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/1991, p. 23

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 70:1Ọm 40:13-17
Ọma 70:4Ọm 5:11; Ákw 3:25
Ọma 70:5Ọm 109:22
Ọma 70:5Ọm 141:1
Ọma 70:5Ọm 18:2
Ọma 70:5Ọm 13:3
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 70:1-5

Abụ Ọma

Maka onye na-eduzi abụ. Abụ Devid, nke e ji echeta ihe.

70 Chineke, biko, zọpụta m.

Jehova, biko, bịa ngwa ngwa nyere m aka.+

 2 Ka ihere mee ndị na-achọ igbu m,*

Ka e mechuokwa ha ihu.

Ka ndị obi na-atọ ụtọ na ọdachi dakwasịrị m

Gbaghachi azụ n’ihere.

 3 Ka a chụghachi ndị na-asị m: “Ntọọ! Ntọọ!” azụ,

Ka ihere meekwa ha.

 4 Ma, ka ndị niile na-achọ gị

Nwee obi ụtọ ma ṅụrịa ọṅụ n’ihi gị.+

Ka ndị obi na-atọ ụtọ na ị na-azọpụta ndị gị na-ekwu mgbe niile, sị:

“Ka e too Chineke!”

 5 Ma, m bụ ogbenye, e nweghịkwa onye na-enyere m aka.+

Chineke, biko, mee ngwa ngwa nyere m aka.+

Ọ bụ gị na-enyere m aka, ọ bụkwa gị na-anapụta m.+

Jehova, biko, egbula oge.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya