Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 41
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ekpere onye na-arịa ọrịa kpere

        • Chineke na-enyere onye ọrịa aka (3)

        • Ezigbo enyi ya gbara ya mgba okpuru (9)

Abụ Ọma 41:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 15:7, 8; Ọm 112:9; Ilu 14:21; 22:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2010, p. 22-23

    6/15/2006, p. 14-15

    10/1/1991, p. 14

Abụ Ọma 41:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 5:7
  • +2Pi 2:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2015, p. 24

    10/1/1991, p. 14

Abụ Ọma 41:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’ihe ndina.”

  • *

    Na Hibru, “ga-agbanwe ihe ndina ya.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 20:5; Ọm 103:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2015, p. 24-25

    9/15/2008, p. 5, 10-11

    9/1/2003, p. 15-16

    10/1/1991, p. 14-15

Abụ Ọma 41:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 51:1
  • +Ọm 6:2; 147:3
  • +Ọm 32:5; 38:3; Ilu 28:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2015, p. 24-25

Abụ Ọma 41:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “obi ya.”

Abụ Ọma 41:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 3:2; 71:10, 11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/15/2008, p. 5

Abụ Ọma 41:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “eweliela ikiri ụkwụ ya ka o megide m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 15:12; Job 19:19; Ọm 55:12, 13
  • +Mk 14:18; Jn 13:18, 26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146

    Ụlọ Nche,

    8/15/2011, p. 13

    9/15/2008, p. 5

Abụ Ọma 41:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 31:8; Jer 20:13

Abụ Ọma 41:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 25:21; Ilu 2:7
  • +Ọm 34:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2008, p. 6

    9/15/2008, p. 5

Abụ Ọma 41:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Malite mgbe ebighị ebi ruo mgbe ebighị ebi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 16:36; 29:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/1/1996, p. 10-11

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 41:1Di 15:7, 8; Ọm 112:9; Ilu 14:21; 22:9
Ọma 41:2Mt 5:7
Ọma 41:22Pi 2:9
Ọma 41:32Ez 20:5; Ọm 103:3
Ọma 41:4Ọm 51:1
Ọma 41:4Ọm 6:2; 147:3
Ọma 41:4Ọm 32:5; 38:3; Ilu 28:13
Ọma 41:8Ọm 3:2; 71:10, 11
Ọma 41:92Sa 15:12; Job 19:19; Ọm 55:12, 13
Ọma 41:9Mk 14:18; Jn 13:18, 26
Ọma 41:11Ọm 31:8; Jer 20:13
Ọma 41:12Ọm 25:21; Ilu 2:7
Ọma 41:12Ọm 34:15
Ọma 41:131Ih 16:36; 29:10
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 41:1-13

Abụ Ọma

Maka onye na-eduzi abụ. Abụ Devid.

41 Onye na-emetere onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ebere na-enwe obi ụtọ.+

Jehova ga-anapụta ya n’ụbọchị ọdachi ga-adakwasị ya.

 2 Jehova ga-echebe ya ma dowe ya ndụ.

A ga-akpọ ya onye obi ụtọ n’ụwa.+

Ị gaghị ahapụ ya ka ndị iro ya mee ya ihe ha bu n’obi.+

 3 Jehova ga-enyere ya aka mgbe o dina n’àkwà* ya na-arịa ọrịa.+

Ị ga-elekọta ya* n’oge ọ na-arịa ọrịa.

 4 N’ihi na m kwuru, sị: “Jehova, biko, meere m amara.+

Gwọọ m,*+ n’ihi na emehiela m gị.”+

 5 Ma ndị iro m na-ekwu ihe ọjọọ banyere m, sị:

“Olee mgbe ọ ga-anwụ, ka e wee chefuo aha ya?”

 6 Ọ bụrụ na otu onye n’ime ha abịa ịhụ m, ọ* na-aghara m ụgha.

Ọ na-achọta ihe ọjọọ ọ ga-ekwu.

Ya pụzie, ya akọsawa ya.

 7 Ndị niile kpọrọ m asị na-agbanyere ibe ha izu.

Ha na-akpa nkata ihe ọjọọ ha ga-eme m. Ha na-asị:

 8 “Ihe ọjọọ abịarala ya.

Ugbu a o dinazi edina, ọ gaghị ebili ọzọ.”+

 9 Onye mụ na ya dịdị ná mma, onye m tụkwasịrị obi,+

Onye na-eri nri m, na-emegidezi m.*+

10 Ma, Jehova, biko, meere m amara ma kulite m,

Ka m wee kwụọ ha ụgwọ ihe ha mere.

11 Mgbe m ga-amara na ihe m na-eme dị gị mma

Bụ mgbe onye iro m na-enweghịzi ike ịṅụrị ọṅụ na ya emeriela m.+

12 Ma ị na-akwado m maka na m kwụsiri ike n’ebe ị nọ.+

Ị ga-eme ka m nọrọ n’ihu gị ruo mgbe ebighị ebi.+

13 Ka a na-eto Jehova bụ́ Chineke Izrel

Ruo mgbe ebighị ebi.*+

Amen na Amen.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya