Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 73
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Onye na-efe Chineke ghọtara ihe juburu ya anya

        • “Ọ fọrọ obere ka m kpafuo” (2)

        • “A na-enye m nsogbu kwa ụbọchị” (14)

        • ‘Ruo mgbe m batara n’ebe nsọ Chineke’ (17)

        • Ndị ajọ omume guzo n’ala na-amị amị (18)

        • Ịbịa Chineke nso dị m mma (28)

Abụ Ọma 73:okwu mmeghe

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 35:15

Abụ Ọma 73:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 84:11; Mt 5:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1993, p. 28

Abụ Ọma 73:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 94:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1993, p. 28

Abụ Ọma 73:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ndị na-etu ọnụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 21:7; Jer 12:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/1/1999, p. 21

    7/15/1993, p. 28

    Teta!,

    8/8/1996, p. 28

Abụ Ọma 73:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ha na-enwe afọ ukwu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ek 7:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1993, p. 28-29

Abụ Ọma 73:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 12:6; 21:7, 9
  • +Jer 12:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1993, p. 28-29

Abụ Ọma 73:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 21:14, 15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1993, p. 29

Abụ Ọma 73:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Abụba.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1993, p. 29

Abụ Ọma 73:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 53:1
  • +1Ez 21:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1993, p. 29

Abụ Ọma 73:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2006, p. 11

    7/15/1993, p. 29

Abụ Ọma 73:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ndị ya.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1993, p. 29

Abụ Ọma 73:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 10:4, 11; 94:3, 7; Ezi 8:12; Zef 1:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1993, p. 29

Abụ Ọma 73:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 37:35
  • +Ọm 17:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1993, p. 29

Abụ Ọma 73:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 34:7, 9; 35:3

Abụ Ọma 73:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 34:19
  • +Job 7:17, 18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1993, p. 29

Abụ Ọma 73:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2006, p. 12

    7/15/1993, p. 29-30

Abụ Ọma 73:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2006, p. 12

    7/15/1993, p. 29-30

Abụ Ọma 73:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2006, p. 12

    7/15/1993, p. 29-30

Abụ Ọma 73:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 35:6, 7; Jer 23:11, 12
  • +Ọm 37:10, 20; 55:23; Ilu 3:33

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/1/1999, p. 21-22

    7/15/1993, p. 29-30

    Teta!,

    8/8/1996, p. 28

Abụ Ọma 73:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 21:23; Ọm 37:1, 2; Aịz 30:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1993, p. 29-30

Abụ Ọma 73:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1993, p. 29-30

Abụ Ọma 73:21

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Akụrụ m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 73:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2006, p. 12

    7/15/1993, p. 30

Abụ Ọma 73:22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2006, p. 12

    7/15/1993, p. 30

Abụ Ọma 73:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 16:8; 63:8; Aịz 41:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2006, p. 12

    7/15/1993, p. 30

Abụ Ọma 73:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 25:9; 32:8; 37:23; 143:10; Ilu 3:6
  • +Ọm 37:34

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2013, p. 25-26

    7/15/2006, p. 12

    7/15/1993, p. 30

Abụ Ọma 73:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 42:2; 84:2; Aịz 26:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1993, p. 30-31

Abụ Ọma 73:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 16:5; Ákw 3:24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/15/2011, p. 9

    2/1/2011, p. 29

    7/15/1993, p. 30-31

Abụ Ọma 73:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 15:39; Jes 4:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1993, p. 30-31

Abụ Ọma 73:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 65:4; Jes 4:8
  • +Ọm 118:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/1997, p. 32

    7/15/1993, p. 30-31

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 73:okwu mmeghe2Ih 35:15
Ọma 73:1Ọm 84:11; Mt 5:8
Ọma 73:2Ọm 94:18
Ọma 73:3Job 21:7; Jer 12:1
Ọma 73:4Ek 7:15
Ọma 73:5Job 12:6; 21:7, 9
Ọma 73:5Jer 12:1
Ọma 73:6Job 21:14, 15
Ọma 73:8Ọm 53:1
Ọma 73:81Ez 21:7
Ọma 73:11Ọm 10:4, 11; 94:3, 7; Ezi 8:12; Zef 1:12
Ọma 73:12Ọm 37:35
Ọma 73:12Ọm 17:14
Ọma 73:13Job 34:7, 9; 35:3
Ọma 73:14Ọm 34:19
Ọma 73:14Job 7:17, 18
Ọma 73:18Ọm 35:6, 7; Jer 23:11, 12
Ọma 73:18Ọm 37:10, 20; 55:23; Ilu 3:33
Ọma 73:19Job 21:23; Ọm 37:1, 2; Aịz 30:13
Ọma 73:21Ọm 73:3
Ọma 73:23Ọm 16:8; 63:8; Aịz 41:10
Ọma 73:24Ọm 25:9; 32:8; 37:23; 143:10; Ilu 3:6
Ọma 73:24Ọm 37:34
Ọma 73:25Ọm 42:2; 84:2; Aịz 26:9
Ọma 73:26Ọm 16:5; Ákw 3:24
Ọma 73:27Ọg 15:39; Jes 4:4
Ọma 73:28Ọm 65:4; Jes 4:8
Ọma 73:28Ọm 118:17
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 73:1-28

Abụ Ọma

AKWỤKWỌ NKE ATỌ

(Abụ Ọma 73-89)

Abụ Esaf.+

73 N’eziokwu, Chineke na-emere Izrel ihe ọma. Ọ na-emere ya ndị obi ha dị ọcha.+

 2 Ma, ọ fọrọ obere ka m kpafuo.

Ọ fọrọ obere ka ụkwụ m mịchapụ.+

 3 N’ihi na m malitere imere ndị ajọ omume, bụ́ ndị onwe ha na-ebu isi,* anyaụfụ

Mgbe m hụrụ na ihe na-agaziri ha.+

 4 N’ihi na ahụ́ na-adị ha mma.*

Ha anaghị ahụsi anya mgbe ha na-anwụ.+

 5 Ha anaghị enwe nsogbu otú ndị ọzọ na-enwe,+

Ha anaghịkwa ata ahụhụ otú ndị ọzọ na-ata.+

 6 N’ihi ya, mpako bụ ihe olu ha.+

Ha yi tigbuo zọgbuo ka uwe.

 7 Akụ̀* ha na-eme ka anya ha zaa.

Ihe na-agaziri ha karịa otú ha chere n’obi ha.

 8 Ha na-achị ndị ọzọ ọchị, na-ekwukwa ihe ọjọọ.+

Ha na-etu ọnụ na ha ga-emesi ndị ọzọ ike.+

 9 Ha na-ekwu okwu ka à ga-asị na isi ha na-eru n’eluigwe.

Ha na-ejegharị n’ụwa, na-ekwu ihe ọ bụla masịrị ha.

10 N’ihi ya, ndị Chineke* na-agakwuru ha,

Ha na-aṅụkwa mmiri ha nke juru ebe niile.

11 Ha na-asị: “Olee otú Chineke ga-esi mara?+

Onye Kacha Elu ọ̀ ma ihe na-eme?”

12 Ọ bụ ndị a bụ ndị na-eme ihe ọjọọ. Ha anaghị enwe nsogbu ọ bụla.+

Ha na-eme ka akụ̀ ha na-adịkwu ọtụtụ.+

13 N’eziokwu, mbọ m gbara mee ka obi m dị ọcha bụ n’efu.

Ọ bụkwa n’efu ka m kwọrọ aka m iji gosi na aka m dị ọcha.+

14 A na-enye m nsogbu ụbọchị niile.+

A na-ata m ahụhụ kwa ụtụtụ.+

15 Ma, a sị na m kwuru ihe ndị a,

Ọ pụtara na mụ aghọgbuola ndị gị.

16 Mgbe m gbara mbọ ka m ghọta ya,

Ọ nọ na-enye m nsogbu n’obi

17 Ruo mgbe m batara n’ebe nsọ dị ebube nke Chineke,

M wee ghọta ihe ga-eme ha n’ọdịnihu.

18 N’eziokwu, ọ bụ n’ala na-amị amị ka i dowere ha.+

Ị na-eme ka ha daa laa n’iyi.+

19 A na-ebibi ha na mberede.+

Ha na-ala n’iyi n’egbughị oge.

20 Jehova, ị ga-echefu ha mgbe i biliri,

Otú mmadụ si echefu nrọ mgbe o tetara n’ụra.

21 Ma obi adịghị m mma,+

Ime ahụ́* na-egbukwa m ezigbo mgbu,

22 Anaghị m eche echiche, amaghịkwa m ihe.

M yiri anụ ọhịa na-amaghị ihe n’anya gị.

23 Ma ugbu a, mụ na gị na-anọ mgbe niile.

I jidela m aka n’aka nri m.+

24 I ji ndụmọdụ ị na-enye m na-edu m,+

Ị ga-emekwara m amara n’ikpeazụ.+

25 Ènwere m onye ọzọ n’eluigwe?

Ebe ọ bụ na m nwere gị, e nweghị ihe ọzọ m chọrọ n’ụwa.+

26 Ike nwere ike ịgwụ m, obi nwekwara ike ịda m mbà,

Ma, Chineke bụ oké nkume m nke na-eme ka obi sie m ike, bụrụkwa òkè m ruo mgbe ebighị ebi.+

27 N’eziokwu, a ga-ala ndị na-agbara gị ọsọ n’iyi.

Ị ga-ebibi onye ọ bụla kpara àgwà ka akwụna wee hapụ gị.+

28 Ma, ịbịa Chineke nso dị m mma.+

Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ka m ji mere ebe mgbaba m,

Ka m wee kọsaa ọrụ ya niile.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya