Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Solomọn 8
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Solomọn

    • MGBE NWA AGBỌGHỌ SHULEM NỌ NA JERUSELEM (3:6–8:4)

    • NWA AGBỌGHỌ SHULEM LỌTARA. Ọ GBANWEBEGHỊ OBI YA (8:5-14)

        • Ụmụnne nwoke nwa agbọghọ Shulem (5a)

          • ‘Ònye bụ onye a konyere onye ọ hụrụ n’anya aka?’

        • Nwa agbọghọ Shulem (5b-7)

          • “Ịhụnanya siri ike ka ọnwụ” (6)

        • Ụmụnne nwoke nwa agbọghọ Shulem (8, 9)

          • “Ọ bụrụ na ọ bụ mgbidi, . . . ma ọ bụrụ na ọ bụ ibo ụzọ, . . .” (9)

        • Nwa agbọghọ Shulem (10-12)

          • “Abụ m mgbidi” (10)

        • Onye na-azụ atụrụ (13)

          • ‘Mee ka m nụ olu gị’

        • Nwa agbọghọ Shulem (14)

          • “Gbara ọsọ bịa ka ele”

Abụ Solomọn 8:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +So 1:2

Abụ Solomọn 8:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +So 3:4

Abụ Solomọn 8:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +So 2:6

Abụ Solomọn 8:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +So 2:7; 3:5

Abụ Solomọn 8:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Shiol.” Gụọ Nkọwa Okwu.

  • *

    “Jaa” bụ mkpọbiri aha Jehova.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 15:13; Efe 5:25; Mkp 12:11
  • +Di 4:24; 1Jn 4:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    5/2023, p. 20

    Ụlọ Nche,

    1/15/2015, p. 29

    5/15/2012, p. 4

    11/15/2006, p. 20

Abụ Solomọn 8:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ akụ̀ ya ka a na-ekwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 13:8, 13
  • +Ro 8:38, 39

Abụ Solomọn 8:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +So 1:6

Abụ Solomọn 8:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ek 2:4

Abụ Solomọn 8:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +So 1:6; 6:11
  • +So 2:14

Abụ Solomọn 8:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +So 2:9, 17

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Abụ Solo. 8:1So 1:2
Abụ Solo. 8:2So 3:4
Abụ Solo. 8:3So 2:6
Abụ Solo. 8:4So 2:7; 3:5
Abụ Solo. 8:6Jn 15:13; Efe 5:25; Mkp 12:11
Abụ Solo. 8:6Di 4:24; 1Jn 4:8
Abụ Solo. 8:71Kọ 13:8, 13
Abụ Solo. 8:7Ro 8:38, 39
Abụ Solo. 8:8So 1:6
Abụ Solo. 8:11Ek 2:4
Abụ Solo. 8:13So 1:6; 6:11
Abụ Solo. 8:13So 2:14
Abụ Solo. 8:14So 2:9, 17
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Solomọn 8:1-14

Abụ Solomọn

8 “A sị nnọọ na ị bụ nwanne m nwoke,

Onye ṅụrụ ara nne m,

M ga-esusu gị ọnụ ma m hụ gị n’èzí,+

E nweghịkwa onye ga-ele m anya ọjọọ.

 2 M ga-eduru gị.

M ga-akpọbata gị n’ụlọ nne m,+

Onye kụziiri m ihe.

M ga-enye gị mmanya na-esi ísì ọma ka ị ṅụọ

Nakwa mmiri pomigranet a pịpụtara ọhụrụ.

 3 M ga-atụkwasị isi m n’aka ekpe ya,

Ọ ga-ekonyekwa m aka nri ya.+

 4 Ụmụ nwaanyị Jeruselem, m na-arịọ unu ka unu ṅụọrọ m iyi

Na unu agaghị eme ka m hụ onye ọ bụla n’anya ebe ọ bụ na ọ dịbeghị m n’obi.”+

 5 “Ònye bụ onye a nke si n’ala ịkpa na-abịa,

Nke konyere onye ọ hụrụ n’anya aka?”

“M kpọtere gị n’okpuru osisi apụl.

Ọ bụ n’ebe ahụ ka ime gị mere nne gị.

Ọ bụ n’ebe ahụ ka ime mere nwaanyị mụrụ gị.

 6 “Kanye m ka akara n’obi gị,

Kanye m ka akara n’ogwe aka gị,

N’ihi na ịhụnanya siri ike ka ọnwụ,+

Ịhụnanya nke siri ezigbo ike na-emekwa ka mmadụ ghara ịhapụ onye ọ hụrụ n’anya otú ili* na-anaghị ahapụ onye o ji.

Ụdị ịhụnanya a dị ka ọkụ na-enwusi ike, bụ́ ọkụ nke Jaa.*+

 7 Mmiri na-ekwo ekwo enweghị ike imenyụ ịhụnanya,+

Osimiri enweghịkwa ike ibupụ ya.+

Ọ bụrụ na mmadụ enye akụ̀ niile dị n’ụlọ ya ka e wee hụ ya n’anya,

A ga-eleda ya* nnọọ anya.”

 8 “Anyị nwere obere nwanne nwaanyị.+

Ọ kpụbeghị ara.

Gịnị ka anyị ga-emere nwanne anyị nwaanyị

N’ụbọchị a ga-ekwu okwu ya?”

 9 “Ọ bụrụ na ọ bụ mgbidi,

Anyị ga-eji ọlaọcha chọọ elu ya mma.

Ma, ọ bụrụ na ọ bụ ibo ụzọ,

Anyị ga-eji ibé osisi sida tụbichie ya.”

10 “Abụ m mgbidi,

Ara m dịkwa ka ụlọ elu.

N’ihi ya, n’anya ya,

Abụ m onye obi ruru ala.

11 Solomọn nwere otu ubi vaịn+ na Bel-hemọn.

O nyefere ubi vaịn ahụ n’aka ndị ga na-elekọta ya.

Onye nke ọ bụla na-eweta otu puku mkpụrụ ego ọlaọcha maka mkpụrụ ubi ahụ na-amị.

12 Otu puku mkpụrụ ego ọlaọcha ahụ bụ nke gị, Solomọn,

Narị abụọ abụrụ nke ndị na-elekọta mkpụrụ ubi vain ahụ na-amị.

Ma ubi vaịn nke m bụ naanị nke m.”

13 “Gị onye bi n’ubi,+

Ndị enyi gị na-eche ka ha nụ olu gị.

Mee ka m nụ ya.”+

14 “Onye m hụrụ n’anya, mee ngwa ngwa.

Gbara ọsọ bịa ka ele+

Ma ọ bụ ka oké mgbada

Nke nọ n’ugwu ebe ahịhịa na-esi ísì ọma dị.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya