Abụ Solomọn 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Ònye bụ nwaanyị a+ nke si n’ala ịkpa+ na-abịa, nke dabeere n’ahụ́ onye ọ hụrụ n’anya?”+ “N’okpuru osisi apụl ka m kpọtere gị. Ọ bụ n’ebe ahụ ka ime gị mere nne gị. Ọ bụ n’ebe ahụ ka ime mere nwaanyị mụrụ gị.+
5 “Ònye bụ nwaanyị a+ nke si n’ala ịkpa+ na-abịa, nke dabeere n’ahụ́ onye ọ hụrụ n’anya?”+ “N’okpuru osisi apụl ka m kpọtere gị. Ọ bụ n’ebe ahụ ka ime gị mere nne gị. Ọ bụ n’ebe ahụ ka ime mere nwaanyị mụrụ gị.+