-
Abụ Solomọn 8:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 “Ònye bụ onye a nke si n’ala ịkpa na-abịa,
Nke konyere onye ọ hụrụ n’anya aka?”
“M kpọtere gị n’okpuru osisi apụl.
Ọ bụ n’ebe ahụ ka ime gị mere nne gị.
Ọ bụ n’ebe ahụ ka ime mere nwaanyị mụrụ gị.
-