Abụ Solomọn 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Lọghachi, lọghachi, nwa agbọghọ Shulem! Lọghachi, lọghachi, ka anyị hụ gị!”+ “Gịnị ka unu hụrụ n’ahụ́ nwa agbọghọ Shulem?”+ “Ọ bụ ihe yiri ìgwè abụọ na-agba egwú!” Abụ Solomọn 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Abụ m nke onye m hụrụ n’anya,+ ọ bụkwa m na-agụ ya agụụ.+
13 “Lọghachi, lọghachi, nwa agbọghọ Shulem! Lọghachi, lọghachi, ka anyị hụ gị!”+ “Gịnị ka unu hụrụ n’ahụ́ nwa agbọghọ Shulem?”+ “Ọ bụ ihe yiri ìgwè abụọ na-agba egwú!”