Abụ Solomọn 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Onye m hụrụ n’anya bụ nke m, abụkwa m nke ya.+ Ọ na-azụ atụrụ+ n’ebe okooko lili juru.+ Abụ Solomọn 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Abụ m nke onye m hụrụ n’anya, onye m hụrụ n’anya bụkwa nke m.+ Ọ na-azụ atụrụ+ n’ebe okooko lili juru.”
3 Abụ m nke onye m hụrụ n’anya, onye m hụrụ n’anya bụkwa nke m.+ Ọ na-azụ atụrụ+ n’ebe okooko lili juru.”